Skip to main content

Igbo - The Greater Israel - Promise Keeper

Page 1

Izrel Ka Ukwuu

Ugbua, Jehova gwara Abram, sị: “Si n'ala gị, sikwa n'ezinụlọ gị, sikwa n'ụlọ nna gị, pụọ, gaa n'ala nke m gaegosi gị.” M ga-emekwa gị ka ị bụrụ mba ukwu, M ga-agọzikwa gị, meekwa ka aha gị dị ukwuu, ị gaabụkwa ngọzi: M ga-agọzikwa ndị naagọzi gị, bụrụkwa onye na-akọcha gị ọnụ; a ga-agọzikwa ezinụlọ niile nke ụwa n'ime gị.” Jenesis 12:1-3

Ngọzi na-adịrị mba ahụ nke Chineke ya bụ Jehova, na ndị ahụ nke Ọ họpụtara dịka ihe nketa Ya. Abụ Ọma 33:12


Turn static files into dynamic content formats.

Create a flipbook
Igbo - The Greater Israel - Promise Keeper by Filipino Tracts and Literature Society Inc. - Issuu